Matiu 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lee! Otu olu+ sikwa n’eluigwe kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m,+ onye m hụrụ n’anya,+ onye ihe ya masịrị m.”+
17 Lee! Otu olu+ sikwa n’eluigwe kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m,+ onye m hụrụ n’anya,+ onye ihe ya masịrị m.”+