1 Samuel 25:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ozugbo ahụ, o biliri kpọọ isiala,+ sị: “Lee ohu gị nwaanyị ka m bụrụ nwaanyị na-eje ozi nke ga na-asa ụkwụ+ nke ndị ohu onyenwe m.”+
41 Ozugbo ahụ, o biliri kpọọ isiala,+ sị: “Lee ohu gị nwaanyị ka m bụrụ nwaanyị na-eje ozi nke ga na-asa ụkwụ+ nke ndị ohu onyenwe m.”+