2 Samuel 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee bubata igbe Jehova ma dọba ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu nke Devid mara maka ya;+ e mesịa, Devid chụrụ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova. Abụ Ọma 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma mụ onwe m, n’ihi obiọma* gị dị ukwuu,+M ga-abata n’ụlọ gị,+M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala n’ihi egwu m na-atụ gị.+
17 Ha wee bubata igbe Jehova ma dọba ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu nke Devid mara maka ya;+ e mesịa, Devid chụrụ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova.
7 Ma mụ onwe m, n’ihi obiọma* gị dị ukwuu,+M ga-abata n’ụlọ gị,+M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala n’ihi egwu m na-atụ gị.+