Rut 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee sị: “Ka Jehova gọzie gị,+ nwa m. I gosiwo obiọma*+ gị n’ụzọ dị mma n’ihe a i mere ugbu a karịa nke mbụ i mere,+ ebe ị na-achụrụghị ụmụ okorobịa gawa, ma hà bụ ogbenye ma hà bụ ọgaranya.
10 O wee sị: “Ka Jehova gọzie gị,+ nwa m. I gosiwo obiọma*+ gị n’ụzọ dị mma n’ihe a i mere ugbu a karịa nke mbụ i mere,+ ebe ị na-achụrụghị ụmụ okorobịa gawa, ma hà bụ ogbenye ma hà bụ ọgaranya.