Jenesis 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Izrel hụrụ Josef n’anya karịa ụmụ ya niile ndị ọzọ,+ n’ihi na ọ bụ nwa ọ mụrụ n’agadi; ọ kwakwaara ya uwe mwụda nwegasịrị akara.+
3 Izrel hụrụ Josef n’anya karịa ụmụ ya niile ndị ọzọ,+ n’ihi na ọ bụ nwa ọ mụrụ n’agadi; ọ kwakwaara ya uwe mwụda nwegasịrị akara.+