2 Samuel 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a, mma agha+ agaghị apụ apụ n’ụlọ gị ruo mgbe a na-akaghị aka,+ n’ihi na i ledara m anya wee kpọrọ nwunye Yuraya onye Het ka ọ bụrụ nwunye gị.’
10 Ugbu a, mma agha+ agaghị apụ apụ n’ụlọ gị ruo mgbe a na-akaghị aka,+ n’ihi na i ledara m anya wee kpọrọ nwunye Yuraya onye Het ka ọ bụrụ nwunye gị.’