Ọnụ Ọgụgụ 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ọ bụ onye ọbọ+ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ. Ya onwe ya ga-egbu ya mgbe ọ bụla o nwetara ya. Diuterọnọmi 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ndị okenye obodo ya ga-ezi ozi wee kpọpụta ya n’ebe ahụ, ha ga-enyefekwa ya n’aka onye ọbọ ọbara, ọ ga-anwụkwa.+
19 “‘Ọ bụ onye ọbọ+ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ. Ya onwe ya ga-egbu ya mgbe ọ bụla o nwetara ya.
12 ndị okenye obodo ya ga-ezi ozi wee kpọpụta ya n’ebe ahụ, ha ga-enyefekwa ya n’aka onye ọbọ ọbara, ọ ga-anwụkwa.+