1 Ndị Eze 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ndị ikom obodo ya, ndị okenye na ndị a ma ama bi n’obodo ya, mere nnọọ dị ka Jezibel ziri ha, dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ ozi ndị o zigaara ha.+
11 Ya mere, ndị ikom obodo ya, ndị okenye na ndị a ma ama bi n’obodo ya, mere nnọọ dị ka Jezibel ziri ha, dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ ozi ndị o zigaara ha.+