1 Samuel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+ 1 Pita 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, wedanụ onwe unu ala n’okpuru aka dị ike nke Chineke, ka o wee bulie unu elu mgbe oge ruru;+
18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+
6 Ya mere, wedanụ onwe unu ala n’okpuru aka dị ike nke Chineke, ka o wee bulie unu elu mgbe oge ruru;+