2 Samuel 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Joab wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala wee gọzie+ eze; Joab wee sị: “Taa ka ohu gị maara na ihe m masịrị gị,+ onyenwe m eze, n’ihi na eze emewo ihe ohu ya kwuru.”
22 Joab wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala wee gọzie+ eze; Joab wee sị: “Taa ka ohu gị maara na ihe m masịrị gị,+ onyenwe m eze, n’ihi na eze emewo ihe ohu ya kwuru.”