2 Samuel 15:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Hushaị, enyi+ Devid, wee bata n’ime obodo. Absalọm+ wee bata na Jeruselem. 1 Ihe E Mere 27:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ahitofel+ bụ onye ndụmọdụ+ eze; Hushaị+ onye Akaịt+ bụ enyi eze.+