Jenesis 49:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ịbụ onye na-enweghị nchịkwa dị ka mmiri, akarịla ụmụnne gị,+ n’ihi na ị rịgooro n’ihe ndina nna gị.+ N’oge ahụ, i merụrụ ihe ndina m.+ Ọ rịgooro na ya!
4 N’ihi ịbụ onye na-enweghị nchịkwa dị ka mmiri, akarịla ụmụnne gị,+ n’ihi na ị rịgooro n’ihe ndina nna gị.+ N’oge ahụ, i merụrụ ihe ndina m.+ Ọ rịgooro na ya!