Ilu 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ụkwụ ha na-agbaga naanị n’ihe ọjọọ,+ ọ na-adịkwa ha ngwa ngwa ịwụfu ọbara.+ Ilu 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ha adịghị arahụ ụra ọ gwụla ma hà mere ihe ọjọọ,+ ụra adịghịkwa atụ ha ọ gwụla ma hà mere ka mmadụ sụọ ngọngọ.+
16 N’ihi na ha adịghị arahụ ụra ọ gwụla ma hà mere ihe ọjọọ,+ ụra adịghịkwa atụ ha ọ gwụla ma hà mere ka mmadụ sụọ ngọngọ.+