2 Samuel 15:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ma ọ bụrụ na ị laghachi n’obodo wee sị Absalọm, ‘Eze, abụ m ohu gị. Abụ m ohu nna gị mgbe mbụ, ee, abụ m ohu ya n’oge ahụ, ma ugbu a, abụzi m ohu gị,’+ ị ga-emebiri+ m ndụmọdụ Ahitofel.
34 Ma ọ bụrụ na ị laghachi n’obodo wee sị Absalọm, ‘Eze, abụ m ohu gị. Abụ m ohu nna gị mgbe mbụ, ee, abụ m ohu ya n’oge ahụ, ma ugbu a, abụzi m ohu gị,’+ ị ga-emebiri+ m ndụmọdụ Ahitofel.