Ilu 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mkpụrụ obi nke na-emesapụ aka ka a ga-eme ka ọ maa abụba,+ onye na-emekwa ka ndị ọzọ ṅụjuo mmiri afọ ka a ga-emekwa ka ọ ṅụjuo mmiri afọ.+ Ọrụ Ndịozi 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị ahụ na-asụ asụsụ ala ọzọ gosikwara anyị obiọma pụrụ iche,+ n’ihi na ha kwanyere ọkụ wee nabata anyị niile ma nyere anyị aka n’ihi mmiri nke na-ezo nakwa n’ihi oyi+ nke na-atụ.
25 Mkpụrụ obi nke na-emesapụ aka ka a ga-eme ka ọ maa abụba,+ onye na-emekwa ka ndị ọzọ ṅụjuo mmiri afọ ka a ga-emekwa ka ọ ṅụjuo mmiri afọ.+
2 Ndị ahụ na-asụ asụsụ ala ọzọ gosikwara anyị obiọma pụrụ iche,+ n’ihi na ha kwanyere ọkụ wee nabata anyị niile ma nyere anyị aka n’ihi mmiri nke na-ezo nakwa n’ihi oyi+ nke na-atụ.