2 Ihe E Mere 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Rehoboam+ wee gaa Shikem,+ n’ihi na ọ bụ na Shikem ka ndị Izrel niile bịara ka ha chie ya eze.