2 Samuel 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị.
15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị.