Jenesis 32:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Anyanwụ wee malite ịcha ya ozugbo ọ gafere Penuel, ma ọ nọ na-ete ụkwụ.+ Ndị Ikpe 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ya, ọ gwara ndị Penuel, sị: “Mgbe m lọtara n’udo, m ga-akwatu ụlọ elu a.”+ Ndị Ikpe 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ kwatukwara+ ụlọ elu ahụ dị na Penuel,+ wee gbuo ndị obodo ahụ.