Jenesis 47:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee sị: “Ṅụọrọ m iyi.” O wee ṅụọrọ ya iyi.+ Izrel wee kpọọ isiala n’isi ihe ndina ya.+ Ndị Hibru 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe Jekọb na-aga ịnwụ,+ ọ bụ okwukwe ka o ji gọzie nke ọ bụla n’ime ụmụ ndị ikom Josef+ ma dabere n’isi mkpara ya kpọọ isiala.+
21 Mgbe Jekọb na-aga ịnwụ,+ ọ bụ okwukwe ka o ji gọzie nke ọ bụla n’ime ụmụ ndị ikom Josef+ ma dabere n’isi mkpara ya kpọọ isiala.+