4 O wee chịrị ọlaedo ahụ ha chịtara ma jiri ihe e ji akpụ ihe kpụọ ya+ wee mee ka ọ ghọọ ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ.+ Ha wee malite ịsị: “Izrel, ihe a bụ Chi gị, nke dupụtara gị n’ala Ijipt.”+
41 Mba ndị a wee na-atụ egwu Jehova,+ ma, ọ bụ ihe oyiyi ha a pịrị apị ka ha na-efe ofufe. Ruo taa, ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha na-eme nnọọ dị ka ndị nna nna ha mere.