2 Ndị Kọrịnt 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụghịkwa ihe ijuanya, n’ihi na Setan n’onwe ya na-eme onwe ya ka o yie mmụọ ozi nke ìhè.+