Ezikiel 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma gị onwe gị, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị,+ ma ọ hapụghị ajọ omume ya na ụzọ ọjọọ ya, ya onwe ya ga-anwụ ná njehie ya;+ ma gị onwe gị, ị napụtawo mkpụrụ obi gị.+
19 Ma gị onwe gị, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị,+ ma ọ hapụghị ajọ omume ya na ụzọ ọjọọ ya, ya onwe ya ga-anwụ ná njehie ya;+ ma gị onwe gị, ị napụtawo mkpụrụ obi gị.+