Diuterọnọmi 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọbụna na Horeb, unu kpasuru Jehova iwe nke mere na Jehova wesoro unu oké iwe ruo n’ókè nke ịchọ ịla unu n’iyi.+ Abụ Ọma 78:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Lee ugboro ole ha nupụụrụ ya isi n’ala ịkpa,+Kpasuokwa ya iwe n’ọzara!+
8 Ọbụna na Horeb, unu kpasuru Jehova iwe nke mere na Jehova wesoro unu oké iwe ruo n’ókè nke ịchọ ịla unu n’iyi.+