1 Ndị Eze 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Unu agbagola ibuso ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Izrel agha.+ Laghachinụ onye ọ bụla n’ụlọ ya, n’ihi na ihe a na-emenụ si m n’aka.”’”+ Ha wee rube isi n’ihe Jehova kwuru,+ wee laghachi n’ụlọ ha dị ka okwu Jehova si dị.+ 1 Ndị Eze 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Agha dịkwa n’etiti Rehoboam na Jeroboam n’ụbọchị niile nke ndụ ya.+
24 ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Unu agbagola ibuso ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Izrel agha.+ Laghachinụ onye ọ bụla n’ụlọ ya, n’ihi na ihe a na-emenụ si m n’aka.”’”+ Ha wee rube isi n’ihe Jehova kwuru,+ wee laghachi n’ụlọ ha dị ka okwu Jehova si dị.+