1 Ndị Eze 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 lee, m na-ekpochapụ Beasha na ụlọ ya, m ga-emekwa ka ụlọ ya dịrị ka ụlọ Jeroboam nwa Nibat.+