2 Samuel 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo mgbe ihe ndị ahụ gasịrị na Absalọm kwadebeere onwe ya ụgbọ ịnyịnya, o nwetakwara ọtụtụ ịnyịnya na ndị ikom iri ise na-agba ọsọ n’ihu ya.+
15 O wee ruo mgbe ihe ndị ahụ gasịrị na Absalọm kwadebeere onwe ya ụgbọ ịnyịnya, o nwetakwara ọtụtụ ịnyịnya na ndị ikom iri ise na-agba ọsọ n’ihu ya.+