Jenesis 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’abalị ahụ wee sị: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị, m ga-agọzikwa gị, meekwa ka mkpụrụ gị mụbaa n’ihi Ebreham ohu m.”+ 2 Ihe E Mere 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke anyị,+ ọ́ bụghị gị chụpụrụ ndị bi n’ala a n’ihu ndị gị Izrel+ wee nye+ ya mkpụrụ Ebreham, bụ́ onye ị hụrụ n’anya,+ ka ọ bụrụ nke ya ruo mgbe a na-akaghị aka?
24 Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’abalị ahụ wee sị: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị, m ga-agọzikwa gị, meekwa ka mkpụrụ gị mụbaa n’ihi Ebreham ohu m.”+
7 Chineke anyị,+ ọ́ bụghị gị chụpụrụ ndị bi n’ala a n’ihu ndị gị Izrel+ wee nye+ ya mkpụrụ Ebreham, bụ́ onye ị hụrụ n’anya,+ ka ọ bụrụ nke ya ruo mgbe a na-akaghị aka?