-
1 Ndị Eze 18:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 Ka ha kpụnye anyị ụmụ oké ehi abụọ, ka ha onwe ha họrọkwa otu nwa oké ehi ma bọkasịa ya, dokwasịkwa ya n’elu nkụ, ma ha agaghị etinye ya ọkụ. Mụ onwe m kwa ga-akwadebe nwa oké ehi nke ọzọ, m ga-edokwasịkwa ya n’elu nkụ, ma agaghị m etinye ya ọkụ.
-