Joshụa 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jọshụa wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala n’ihu+ igbe Jehova ruo ná mgbede, ya na ndị okenye Izrel, ha wee na-awụkwasị ájá n’isi ha.+ Jems 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, na-ekwupụtanụ+ mmehie unu gwa ibe unu, na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere, ka e wee gwọọ unu.+ Ekpere nke onye ezi omume na-ekpesi ike dị ike nke ukwuu mgbe ọ na-akpa ike.+
6 Jọshụa wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala n’ihu+ igbe Jehova ruo ná mgbede, ya na ndị okenye Izrel, ha wee na-awụkwasị ájá n’isi ha.+
16 Ya mere, na-ekwupụtanụ+ mmehie unu gwa ibe unu, na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere, ka e wee gwọọ unu.+ Ekpere nke onye ezi omume na-ekpesi ike dị ike nke ukwuu mgbe ọ na-akpa ike.+