1 Ndị Eze 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ben-hedad wee zie ya sị: “Ka chi+ m mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya,+ ma ọ bụrụ na ájá Sameria ga-eju ọbụ aka ndị niile so m!”+
10 Ben-hedad wee zie ya sị: “Ka chi+ m mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya,+ ma ọ bụrụ na ájá Sameria ga-eju ọbụ aka ndị niile so m!”+