Ọpụpụ 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m ga-enwetara onwe m otuto site n’imeri Fero, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.”+ Abụ Ọma 37:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ndị ajọ omume ga-ala n’iyi,+Ndị iro Jehova ga-adịkwa ka ebe mara mma anụ na-ata ahịhịa;Ha ga-akpọnwụ.+ Ha ga-aghọ anwụrụ ọkụ, ha agakwaghị anọ.+
18 Ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m ga-enwetara onwe m otuto site n’imeri Fero, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.”+
20 N’ihi na ndị ajọ omume ga-ala n’iyi,+Ndị iro Jehova ga-adịkwa ka ebe mara mma anụ na-ata ahịhịa;Ha ga-akpọnwụ.+ Ha ga-aghọ anwụrụ ọkụ, ha agakwaghị anọ.+