1 Ndị Eze 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Nnukwu ite ntụ ọka ahụ agaghị agwụ, obere ite mmanụ ahụ agaghịkwa agwụ ruo ụbọchị Jehova ga-eme ka oké mmiri zoo n’elu ala.’”+
14 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Nnukwu ite ntụ ọka ahụ agaghị agwụ, obere ite mmanụ ahụ agaghịkwa agwụ ruo ụbọchị Jehova ga-eme ka oké mmiri zoo n’elu ala.’”+