1 Ndị Eze 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee lawa. E mesịa, ọdụm+ hụrụ ya n’ụzọ wee gbuo ya,+ e wee tụpụ ozu ya n’ụzọ. Ịnyịnya ibu ahụ guzo n’akụkụ ya, ọdụm ahụ guzokwa n’akụkụ ozu ahụ.
24 O wee lawa. E mesịa, ọdụm+ hụrụ ya n’ụzọ wee gbuo ya,+ e wee tụpụ ozu ya n’ụzọ. Ịnyịnya ibu ahụ guzo n’akụkụ ya, ọdụm ahụ guzokwa n’akụkụ ozu ahụ.