Ọpụpụ 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụrụ na a ga-amanye ya ịkwụ ihe mgbapụta, ọ ga-akwụ ụgwọ ọ ga-eji gbapụta mkpụrụ obi ya dị ka ihe niile a ga-amanye ya ka ọ kwụọ si dị.+ Ilu 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe mgbapụta maka mkpụrụ obi mmadụ bụ akụ̀ ya,+ ma onye dara ogbenye adịghị anụ ịba mba.+
30 Ọ bụrụ na a ga-amanye ya ịkwụ ihe mgbapụta, ọ ga-akwụ ụgwọ ọ ga-eji gbapụta mkpụrụ obi ya dị ka ihe niile a ga-amanye ya ka ọ kwụọ si dị.+