2 Samuel 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee ruo n’ụtụtụ na Devid deere Joab akwụkwọ ozi+ wee nye ya Yuraya ka o nye ya.