Abụ Ọma 86:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ Chineke nke na-eme ebere, onye na-eme amara,+Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma ya na eziokwu ya dị ukwuu.+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Olee Chi dị ka gị,+ onye na-agbaghara njehie, nke na-agbaghakwara mmebi iwu+ nke ndị fọdụrụ n’ihe nketa ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na obiọma* na-atọ ya ụtọ.+
15 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ Chineke nke na-eme ebere, onye na-eme amara,+Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma ya na eziokwu ya dị ukwuu.+
18 Olee Chi dị ka gị,+ onye na-agbaghara njehie, nke na-agbaghakwara mmebi iwu+ nke ndị fọdụrụ n’ihe nketa ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na obiọma* na-atọ ya ụtọ.+