Abụ Ọma 104:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye mere ka ndị mmụọ ozi ya bụrụ mmụọ,+Meekwa ka ndị na-ejere ya ozi bụrụ ọkụ na-erepịa ihe.+ Ndị Hibru 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “O mere ka ndị mmụọ ozi ya bụrụ mmụọ, meekwa ka ndị ya na-ejere ọha mmadụ ozi bụrụ ire ọkụ.”+ Ndị Hibru 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?
7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “O mere ka ndị mmụọ ozi ya bụrụ mmụọ, meekwa ka ndị ya na-ejere ọha mmadụ ozi bụrụ ire ọkụ.”+
14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?