1 Samuel 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anyị onwe anyị ga-adịkwa ka mba niile ọzọ,+ eze anyị ga na-ekpekwa anyị ikpe, na-agakwa n’ihu anyị ma na-eburu anyị agha.”
20 Anyị onwe anyị ga-adịkwa ka mba niile ọzọ,+ eze anyị ga na-ekpekwa anyị ikpe, na-agakwa n’ihu anyị ma na-eburu anyị agha.”