1 Ndị Eze 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, o mere ka ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị pụọ n’ala ahụ,+ wepụkwa arụsị niile na-asọ oyi ka nsị+ bụ́ ndị nna nna ya hà mere.+
12 Ya mere, o mere ka ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị pụọ n’ala ahụ,+ wepụkwa arụsị niile na-asọ oyi ka nsị+ bụ́ ndị nna nna ya hà mere.+