1 Ihe E Mere 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka+ ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ,+ nke anọ bụ Adọnaịja+ nwa Hagit,+ 1 Ihe E Mere 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị a ka a mụụrụ ya na Jeruselem:+ Shimia+ na Shobab+ na Netan+ na Sọlọmọn,+ ụmụ anọ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ,+
5 Ndị a ka a mụụrụ ya na Jeruselem:+ Shimia+ na Shobab+ na Netan+ na Sọlọmọn,+ ụmụ anọ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ,+