2 Ndị Eze 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’afọ nke ise nke ọchịchị Jehoram+ nwa Ehab bụ́ eze Izrel, mgbe Jehọshafat bụ eze Juda, Jehoram+ nwa Jehọshafat bụ́ eze Juda ghọrọ eze. 2 Ihe E Mere 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehoram gbara afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ asatọ+ na Jeruselem.
16 N’afọ nke ise nke ọchịchị Jehoram+ nwa Ehab bụ́ eze Izrel, mgbe Jehọshafat bụ eze Juda, Jehoram+ nwa Jehọshafat bụ́ eze Juda ghọrọ eze.