1 Ndị Eze 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya na Joab nwa Zeruya na Abayata+ onye nchụàjà wee na-emekọ ihe, ha wee malite inyere ya aka dị ka ndị na-eso Adọnaịja.+
7 Ya na Joab nwa Zeruya na Abayata+ onye nchụàjà wee na-emekọ ihe, ha wee malite inyere ya aka dị ka ndị na-eso Adọnaịja.+