2 Samuel 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’agbanyeghị nke ahụ, Devid weghaara ebe e wusiri ike nke Zayọn,+ ya bụ, Obodo Devid.+ 1 Ihe E Mere 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee biri n’ebe siri ike mbanye.+ Ọ bụ ya mere ha ji kpọọ ya Obodo Devid.+