1 Ndị Eze 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọlọmọn ji afọ iri na atọ wuo ụlọ nke ya,+ o wee wuchaa ụlọ ya dum.+