1 Ihe E Mere 16:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 hapụkwa Zedọk+ bụ́ onye nchụàjà na ụmụnne ya bụ́ ndị nchụàjà n’ihu ụlọikwuu Jehova n’ebe dị elu nke dị na Gibiọn,+ 1 Ihe E Mere 21:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma n’oge ahụ, ụlọikwuu Jehova nke Mozis rụrụ n’ala ịkpa, tinyere ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ya, dị n’ebe dị elu na Gibiọn.+
39 hapụkwa Zedọk+ bụ́ onye nchụàjà na ụmụnne ya bụ́ ndị nchụàjà n’ihu ụlọikwuu Jehova n’ebe dị elu nke dị na Gibiọn,+
29 Ma n’oge ahụ, ụlọikwuu Jehova nke Mozis rụrụ n’ala ịkpa, tinyere ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ya, dị n’ebe dị elu na Gibiọn.+