2 Ihe E Mere 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Sọlọmọn wee sị Chineke: “Ọ bụ gị gosiri Devid nna m+ obiọma* dị ukwuu, ọ bụkwa gị mere m eze n’ọnọdụ ya.+
8 Sọlọmọn wee sị Chineke: “Ọ bụ gị gosiri Devid nna m+ obiọma* dị ukwuu, ọ bụkwa gị mere m eze n’ọnọdụ ya.+