1 Samuel 31:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ikpeazụ, ha debere ihe agha ya+ n’ụlọ arụsị Ashtọret,+ ha kedokwara ozu ya ná mgbidi Bet-shan.+