Jenesis 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 aghaghị m ịgọzi gị, aghaghịkwa m ime ka mkpụrụ gị mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe nakwa dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri;+ mkpụrụ gị ga-enwetakwa ọnụ ụzọ ámá ndị iro ya.+ Ilu 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ụba mmadụ bụ ùgwù eze,+ ma ụkọ mmadụ na-ala onyeisi n’iyi.+
17 aghaghị m ịgọzi gị, aghaghịkwa m ime ka mkpụrụ gị mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe nakwa dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri;+ mkpụrụ gị ga-enwetakwa ọnụ ụzọ ámá ndị iro ya.+