Diuterọnọmi 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova ga-edebe gị n’isi, ọ bụghị n’ọdụ; ị ga-anọkwa naanị n’ebe dị elu,+ ị gaghị anọ n’ebe dị ala, n’ihi na ị na-erube isi n’iwu+ Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ nke m na-enye gị taa ka i debe ma mee.
13 Jehova ga-edebe gị n’isi, ọ bụghị n’ọdụ; ị ga-anọkwa naanị n’ebe dị elu,+ ị gaghị anọ n’ebe dị ala, n’ihi na ị na-erube isi n’iwu+ Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ nke m na-enye gị taa ka i debe ma mee.