2 Ihe E Mere 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nke a bụ ntọala Sọlọmọn tọrọ maka ụlọ ezi Chineke. Ọ dị kubit iri isii n’ogologo, ma e jiri ihe e jibu atụ̀ ihe tụọ ya, dịrịkwa kubit iri abụọ n’obosara.+
3 Nke a bụ ntọala Sọlọmọn tọrọ maka ụlọ ezi Chineke. Ọ dị kubit iri isii n’ogologo, ma e jiri ihe e jibu atụ̀ ihe tụọ ya, dịrịkwa kubit iri abụọ n’obosara.+